Omeiheoma - Flavour

Omeiheoma - Flavour

  • Year of release: 2020
  • Language: Scythe
  • Duration: 1:07

Below is the lyrics of the song Omeiheoma , artist - Flavour with translation

Lyrics " Omeiheoma "

Original text with translation

Omeiheoma

Flavour

Ome ihe oma ka obu

Ome ihe ukwu ka obu

Chukwuoma ka obu

Ekwu eme ka obu

Onwere ihe oma ona eme n’uwa nye ya ekene

Maka na ekene ya na nke Omere

Omekwa ya ozo

Na ime onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya

Papa, ome ihe ukwu ka obu

Onwere ihe oma ona eme n’uwa nye ya ekene

Maka na ekene ya na nke Omere

Omekwa ya ozo

Na im onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya

Papa

Ome ihe ukwu ka obu

Other songs by the artist:

New texts and translations on the site:

2+ million lyrics

Songs in different languages

Translations

High-quality translations into all languages

Quick search

Find the texts you need in seconds